1. Nriju afo nwamgwe na eme na nkunye. ENGLISH- Satisfactory feeding of an orphan happens by eventuality. 2. Egbe na nwaokuko anaghi azu otu ahia. ENGLISH- Kite and chicken can never do transactions in the same market square. 3. Onye nwanne ya rere, mgbaputa ya na esi ezigbo ike. ENGLISH- Whoever that was sold out by his brother, his redemption is often very difficult to achieve. 4. Ebe onye ara ga aga di otutu, tinyere egwu ndi oga agba n'uzo; ma ndi nke oga agba n'oma ohia. ENGLISH- A mad person has too many places to attend; including the dances he will indulge at the roads and as well in the market square. 5. Ome enyi, meta onye di mma enyi maka olulu. ENGLISH- Whosoever that makes friendship should endeavor to engage with a good person for sake of marriage. 6. Ugwo buzuo ochakee. ENGLISH- When an eagle matures fully, it's colour will glamour. 7. Ngwere na achu nwa ukpana kpacharakwa anya ya maka nwaobu ngwere. ENGLISH- A lizard that chases aft...