Skip to main content

Quote of the Day

Ndigbo, chi abụọlanụ ooo, Ụtụtụ Ọma:
Ilu nke Ụbọchị taa: "Arụnsi riri mkpi, rie ebule, ka na achọkwa ihe ọzọ, na achọzi isi onye n'efe ya.”.

Translation:     My people, day has opened, Good morning:
Proverb for the day: “An oracle that received ritual sacrifices of both ram and male goat and continue demanding for more is invariable seeking for the head of its servant”.

Comments

http://go.onclasrv.com/afu.php?zoneid=1476968