Skip to main content

Posts

Showing posts with the label Quotes

Quote of the Day

Ndigbo, chi abụọlanụ ooo, Ụtụtụ Ọma: Ilu nke Ụbọchị taa: "Nwanyị chọba nwunye dị ya okwu, ọsi ya nye ya mmanụ ka ojiri jụọ mkpụrụ nkwụ.”. Translation:      My people, day has opened,  Good morning: Proverb for the day:  “When a married woman begins to hunt for trouble from her mate, she will ask her mate to give her Palm Oil for chewing Palm nut”.

Quote of the Day

Ndigbo, chi abụọlanụ ooo, Ụtụtụ Ọma: Ilu nke Ụbọchị taa: "Agadi-nwanyị agbaghị ọsọ abụghị mgbe ewu parala ede anwụrụ ya.”. Translation:      My people, day has opened,  Good morning: Proverb for the day:  “The saying that an old woman cannot run is not aplicable when a goat carries away her snuff box”.

Quote of the Day

Ndigbo, chi abụọlanụ ooo, Ụtụtụ Ọma: Ilu nke Ụbọchị taa: "Arụnsi riri mkpi, rie ebule, ka na achọkwa ihe ọzọ, na achọzi isi onye n'efe ya.”. Translation:      My people, day has opened,  Good morning: Proverb for the day:  “An oracle that received ritual sacrifices of both ram and male goat and continue demanding for more is invariable seeking for the head of its servant”.

Quote of the Day

Ndigbo, chi abụọlanụ ooo, Ụtụtụ Ọma: Ilu nke Ụbọchị taa: "Nwata toffee na inụ mmiri akụ oyibo, oturue na inụ mmanya nkwụ-elu”. Translation:      My people, day has opened,  Good morning: Proverb for the day:  “When a child outgrows the age of drinking coconut water, he will graduate to the age of drinking Palm wine”.

Quote of the Day

Ndigbo, chi abụọlanụ ooo, Ụtụtụ Ọma: Ilu nke Ụbọchị taa: "Kedu ebe okwu ọma gara, okwu ọjọ jiri pụta n' ụgbọ?”. Translation:      My people, day has opened,  Good morning: Proverb for the day:  “Where went a palatable word when an impalatable word came out in the public?”.

Quote of the Day

Ndigbo, chi abụọlanụ ooo, Ụtụtụ Ọma: Ilu nke Ụbọchị taa: “Ihe anụ na eri ka eji enweta ya n' onya” Translation:     My people, day has opened,  Good morning: Proverb for the day:  “Whatever an animal loves to eat is used to attract it to the trap”. 

Quote of the Day

Ndigbo, chi abụọlanụ ooo, Ụtụtụ Ọma: Ilu nke Ụbọchị taa: “Ọsa nọ n' ọdụ igu, nọ n' mmapụ.”. Translation:      My people, day has opened,  Good morning: Proverb for the day: “A squirrel that is at the tongue of Palm front is at the verge of jumping out of the Palm tree”.

Quote of the Day

Ndigbo, chi abụọlanụ ooo, Ụtụtụ Ọma: Ilu nke Ụbọchị taa: “Oke na erubeghị n' akụkụ ọnụ ya, anaghị agbahosi nwa- olugbo anya”. Translation:      My people, day has opened,  Good morning: Proverb for the day:  “A rat that has never arrived at the corner of its hole cannot gloat at a cat”.
http://go.onclasrv.com/afu.php?zoneid=1476968